1 Ndị Kọrịnt 2:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Anyị na-agwa ndị siri ike n’okwukwe banyere amamihe,+ ma, ọ bụghị amamihe nke oge a,* ọ bụghịkwa nke ndị na-achị ụwa a, n’ihi na ha agaghịzi adị.+
6 Anyị na-agwa ndị siri ike n’okwukwe banyere amamihe,+ ma, ọ bụghị amamihe nke oge a,* ọ bụghịkwa nke ndị na-achị ụwa a, n’ihi na ha agaghịzi adị.+