Ọrụ Ndịozi 12:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ma o feere ha aka ka ha nọrọ jụụ. O wee kọọrọ ha ihe niile banyere otú Jehova* si kpọpụta ya n’ụlọ mkpọrọ. Ọ sịkwara: “Kọọrọnụ Jems+ na ụmụnna ndị ọzọ ihe ndị a.” Mgbe o kwuchara ihe a, ọ pụrụ gawa ebe ọzọ.
17 Ma o feere ha aka ka ha nọrọ jụụ. O wee kọọrọ ha ihe niile banyere otú Jehova* si kpọpụta ya n’ụlọ mkpọrọ. Ọ sịkwara: “Kọọrọnụ Jems+ na ụmụnna ndị ọzọ ihe ndị a.” Mgbe o kwuchara ihe a, ọ pụrụ gawa ebe ọzọ.