Ọrụ Ndịozi 1:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Mgbe ọ tachara ahụhụ, ọ pụtara n’ihu ha ọtụtụ ugboro ka o doo ha anya na ya dị ndụ.+ Ha hụkwara ya ruo ụbọchị iri anọ, ọ nọkwa na-ekwu gbasara Alaeze Chineke.+ Ọrụ Ndịozi 1:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Mgbe ha zukọrọ, ha jụrụ ya, sị: “Onyenwe anyị, ị̀ ga-eme ka Izrel nwetaghachi alaeze ha n’oge a?”+
3 Mgbe ọ tachara ahụhụ, ọ pụtara n’ihu ha ọtụtụ ugboro ka o doo ha anya na ya dị ndụ.+ Ha hụkwara ya ruo ụbọchị iri anọ, ọ nọkwa na-ekwu gbasara Alaeze Chineke.+