1 Jọn 3:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ndị m hụrụ n’anya, anyị bụ ụmụ Chineke ugbu a,+ ma e mebeghị ka ihe anyị ga-abụ pụta ìhè.+ Anyị ma na mgbe a ga-eme ka onye ahụ pụta ìhè, anyị ga-adị ka ya n’ihi na anyị ga-ahụ ya otú ọ dị.
2 Ndị m hụrụ n’anya, anyị bụ ụmụ Chineke ugbu a,+ ma e mebeghị ka ihe anyị ga-abụ pụta ìhè.+ Anyị ma na mgbe a ga-eme ka onye ahụ pụta ìhè, anyị ga-adị ka ya n’ihi na anyị ga-ahụ ya otú ọ dị.