Ndị Rom 6:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 N’ihi na ụgwọ ọrụ mmehie na-akwụ bụ ọnwụ,+ ma onyinye Chineke si n’aka Kraịst Jizọs Onyenwe anyị+ na-enye bụ ndụ ebighị ebi.+
23 N’ihi na ụgwọ ọrụ mmehie na-akwụ bụ ọnwụ,+ ma onyinye Chineke si n’aka Kraịst Jizọs Onyenwe anyị+ na-enye bụ ndụ ebighị ebi.+