Jọn 3:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 “N’ihi na Chineke hụrụ ụwa n’anya nke ukwuu nke na o nyere Ọkpara ọ mụrụ naanị ya,+ ka a ghara ibibi onye ọ bụla nwere okwukwe na ya, kama ka o nwee ndụ ebighị ebi.+ Ọrụ Ndịozi 4:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 E nweghị onye ọzọ a ga-esi n’aka ya zọpụta anyị, n’ihi na e nweghị aha ọzọ+ a na-akpọ mmadụ n’ụwa nke Chineke họọrọ ọ ga-eji zọpụta anyị.”+
16 “N’ihi na Chineke hụrụ ụwa n’anya nke ukwuu nke na o nyere Ọkpara ọ mụrụ naanị ya,+ ka a ghara ibibi onye ọ bụla nwere okwukwe na ya, kama ka o nwee ndụ ebighị ebi.+
12 E nweghị onye ọzọ a ga-esi n’aka ya zọpụta anyị, n’ihi na e nweghị aha ọzọ+ a na-akpọ mmadụ n’ụwa nke Chineke họọrọ ọ ga-eji zọpụta anyị.”+