1 Ndị Kọrịnt 14:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ụmụnna m, unu echela echiche ka ụmụaka,+ kama bụrụnụ ụmụaka n’ihe gbasara ihe ọjọọ.+ Ma, unu kwesịrị ịna-eche echiche ka dimkpa.+
20 Ụmụnna m, unu echela echiche ka ụmụaka,+ kama bụrụnụ ụmụaka n’ihe gbasara ihe ọjọọ.+ Ma, unu kwesịrị ịna-eche echiche ka dimkpa.+