6 N’ihi ya, ebe anyị mụtarala ihe ndị mbụ a kụziiri anyị+ banyere Kraịst, ka anyị jisie ike na-eme nke ọma ruo mgbe anyị tozuru etozu.+ Ka anyị ghara ịlaghachi azụ mụwa ihe ndị mbụ a kụziiri anyị, ya bụ, ịmụ banyere isi n’ọrụ na-abaghị uru chegharịa, inwe okwukwe na Chineke,