2 Timoti 2:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ọ bụrụ na anyị ana-atachi obi, anyị na ya ga-abụ eze, na-achịkwa achị.+ Ọ bụrụ na anyị agọnahụ ya, ọ ga-agọnahụkwa anyị.+ Mkpughe 3:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 M ga-eme ka onye meriri n’agha+ soro m nọdụ ala n’ocheeze m,+ otú ahụ mụnwa meriri wee soro Nna m nọdụ ala+ n’ocheeze ya.
12 Ọ bụrụ na anyị ana-atachi obi, anyị na ya ga-abụ eze, na-achịkwa achị.+ Ọ bụrụ na anyị agọnahụ ya, ọ ga-agọnahụkwa anyị.+
21 M ga-eme ka onye meriri n’agha+ soro m nọdụ ala n’ocheeze m,+ otú ahụ mụnwa meriri wee soro Nna m nọdụ ala+ n’ocheeze ya.