Ndị Rom 8:36 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 36 Otú ahụ ka e dere ya, sị: “Ọ bụ n’ihi gị ka e ji na-egbu anyị mgbe niile. E werela anyị ka atụrụ a ga-egbu egbu.”+ 1 Ndị Kọrịnt 15:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Ọ bụrụ na mụ na anụ ọhịa lụrụ ọgụ n’Efesọs otú ndị ọzọ na-eme,+ olee uru ọ baara m? Ọ bụrụ na a gaghị akpọlite ndị nwụrụ anwụ, “ka anyị na-eri, na-aṅụ n’ihi na echi ka anyị ga-anwụ.”+ 2 Ndị Kọrịnt 6:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Kama, anyị na-eme ka a mata na anyị bụ ndị ozi Chineke n’ihe niile.+ Anyị na-edi ọnwụnwa, mkpagbu, ihe isi ike na nsogbu dị iche iche.+ 2 Ndị Kọrịnt 6:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ndị mmadụ amaghị anyị, ma Chineke ma anyị. Ọ fọrọ obere ka anyị nwụọ,* ma anyị dị ndụ.+ A tara anyị ahụhụ,* ma e gbughị anyị egbu.+
36 Otú ahụ ka e dere ya, sị: “Ọ bụ n’ihi gị ka e ji na-egbu anyị mgbe niile. E werela anyị ka atụrụ a ga-egbu egbu.”+
32 Ọ bụrụ na mụ na anụ ọhịa lụrụ ọgụ n’Efesọs otú ndị ọzọ na-eme,+ olee uru ọ baara m? Ọ bụrụ na a gaghị akpọlite ndị nwụrụ anwụ, “ka anyị na-eri, na-aṅụ n’ihi na echi ka anyị ga-anwụ.”+
4 Kama, anyị na-eme ka a mata na anyị bụ ndị ozi Chineke n’ihe niile.+ Anyị na-edi ọnwụnwa, mkpagbu, ihe isi ike na nsogbu dị iche iche.+
9 Ndị mmadụ amaghị anyị, ma Chineke ma anyị. Ọ fọrọ obere ka anyị nwụọ,* ma anyị dị ndụ.+ A tara anyị ahụhụ,* ma e gbughị anyị egbu.+