1 Ndị Tesalonaịka 1:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 N’eziokwu, ọ bụghị naanị na unu ekwusaala okwu Jehova* na Masedonia nakwa n’Akeya, kama n’ebe niile, a na-anụ banyere okwukwe unu nwere na Chineke,+ nke mere na e nweghịzi ihe anyị ga-ekwu.
8 N’eziokwu, ọ bụghị naanị na unu ekwusaala okwu Jehova* na Masedonia nakwa n’Akeya, kama n’ebe niile, a na-anụ banyere okwukwe unu nwere na Chineke,+ nke mere na e nweghịzi ihe anyị ga-ekwu.