1 Ndị Kọrịnt 15:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Ọ bụrụ na mụ na anụ ọhịa lụrụ ọgụ n’Efesọs otú ndị ọzọ na-eme,+ olee uru ọ baara m? Ọ bụrụ na a gaghị akpọlite ndị nwụrụ anwụ, “ka anyị na-eri, na-aṅụ n’ihi na echi ka anyị ga-anwụ.”+
32 Ọ bụrụ na mụ na anụ ọhịa lụrụ ọgụ n’Efesọs otú ndị ọzọ na-eme,+ olee uru ọ baara m? Ọ bụrụ na a gaghị akpọlite ndị nwụrụ anwụ, “ka anyị na-eri, na-aṅụ n’ihi na echi ka anyị ga-anwụ.”+