2 Ndị Kọrịnt 12:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ọ bụ m gwara Taịtọs ka ọ bịa hụ unu. Ọ bụkwa m zipụrụ nwanna ahụ so ya. O doro anya na Taịtọs erigbughị unu.+ Ọ̀ bụ na mụ na ha ejighị otu obi rụkọọ ọrụ? Ọ̀ bụ na mụ na ha akpaghị otu àgwà?
18 Ọ bụ m gwara Taịtọs ka ọ bịa hụ unu. Ọ bụkwa m zipụrụ nwanna ahụ so ya. O doro anya na Taịtọs erigbughị unu.+ Ọ̀ bụ na mụ na ha ejighị otu obi rụkọọ ọrụ? Ọ̀ bụ na mụ na ha akpaghị otu àgwà?