Matiu 8:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ma Jizọs sịrị ya: “Nkịta ọhịa nwere ọgba, nnụnụ nwekwara akwụ́, ma Nwa nke mmadụ enweghị ebe ọ na-atọgbọ isi ya.”+ Ndị Filipaị 2:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Mba, kama ọ hapụrụ ihe niile ọ bụ ma dịrị ka ohu,+ wee bụrụ mmadụ.*+
20 Ma Jizọs sịrị ya: “Nkịta ọhịa nwere ọgba, nnụnụ nwekwara akwụ́, ma Nwa nke mmadụ enweghị ebe ọ na-atọgbọ isi ya.”+