Ilu 3:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 I mee ya, ihe gị ga na-amasị ma Chineke ma mmadụ,Ha ga-ewerekwa gị ka onye na-aghọta ihe.+ 1 Pita 2:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Na-akpanụ àgwà dị mma mgbe unu na ndị mba ọzọ nọ,+ ka ọ ga-abụ, ha na-asịgodị na unu bụ ndị ọjọọ, ha enwee ike ịhụ ihe dị mma unu na-eme+ wee too Chineke n’oge ọ ga-enyocha ndị mmadụ.
12 Na-akpanụ àgwà dị mma mgbe unu na ndị mba ọzọ nọ,+ ka ọ ga-abụ, ha na-asịgodị na unu bụ ndị ọjọọ, ha enwee ike ịhụ ihe dị mma unu na-eme+ wee too Chineke n’oge ọ ga-enyocha ndị mmadụ.