2 Ndị Kọrịnt 11:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Hà bụ ndị ozi Kraịst? Ana m aza ka onye ara, abụ m karịa ha: Arụọla m ọrụ karịrị nke ha rụrụ.+ A tụọla m mkpọrọ ọtụtụ ugboro karịa ha.+ E tiela m ihe ọtụtụ ugboro, anọọkwala m n’ọnụ ọnwụ ọtụtụ ugboro.+
23 Hà bụ ndị ozi Kraịst? Ana m aza ka onye ara, abụ m karịa ha: Arụọla m ọrụ karịrị nke ha rụrụ.+ A tụọla m mkpọrọ ọtụtụ ugboro karịa ha.+ E tiela m ihe ọtụtụ ugboro, anọọkwala m n’ọnụ ọnwụ ọtụtụ ugboro.+