Mkpughe 3:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 “Degara mmụọ ozi nke ọgbakọ dị na Leodisia+ akwụkwọ, sị: Onye a na-akpọ Amen,+ ezigbo onye àmà+ a tụkwasịrị obi,+ onye mbụ Chineke kere,+ kwuru ihe ndị a:
14 “Degara mmụọ ozi nke ọgbakọ dị na Leodisia+ akwụkwọ, sị: Onye a na-akpọ Amen,+ ezigbo onye àmà+ a tụkwasịrị obi,+ onye mbụ Chineke kere,+ kwuru ihe ndị a: