-
1 Ndị Kọrịnt 9:14, 15Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
14 Ọ bụkwa otú ahụ ka Onyenwe anyị si kwuo ka e si n’ozi ọma ndị na-ezi ozi ọma na-ezisa nyejuo ha afọ.+
15 Ma, agwabeghị m unu ka unu nye m ihe ọ bụla.+ N’eziokwu, ihe mere m ji ede ihe ndị a abụghị ka unu nye m ihe. Ọ kaara m mma ịnwụ kama ikwe ka mmadụ ọ bụla mee ka m kwụsị ịnya isi na o nweghị onye na-akwụ m ụgwọ maka ozi ọma m na-ezisa.+
-