1 Ndị Kọrịnt 4:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ruo ugbu a, anyị na-anọ agụụ,+ akpịrị na-akpọkwa anyị nkụ.+ Anyị na-eyi ákwà na-adịghị mma n’anya,* a na-akụkwa anyị ihe.*+ E nweghị ebe anyị bi,
11 Ruo ugbu a, anyị na-anọ agụụ,+ akpịrị na-akpọkwa anyị nkụ.+ Anyị na-eyi ákwà na-adịghị mma n’anya,* a na-akụkwa anyị ihe.*+ E nweghị ebe anyị bi,