Aịzaya 64:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ma Jehova, ị bụ Nna anyị.+ Anyị bụ ụrọ. Ọ bụkwa gị kpụrụ anyị.+ Anyị niile bụ ọrụ aka gị. Ọrụ Ndịozi 9:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ma Onyenwe anyị gwara ya, sị: “Gawa, n’ihi na ahọrọla m nwoke a+ ka ọ gbaara ndị mba ọzọ,+ ndị eze+ nakwa ndị Izrel àmà gbasara m. 1 Ndị Kọrịnt 15:47 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 47 Nwoke mbụ si n’ụwa, e jikwa ájá kpụọ ya.+ Nwoke nke abụọ si n’eluigwe.+
15 Ma Onyenwe anyị gwara ya, sị: “Gawa, n’ihi na ahọrọla m nwoke a+ ka ọ gbaara ndị mba ọzọ,+ ndị eze+ nakwa ndị Izrel àmà gbasara m.