1 Ndị Kọrịnt 6:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ma Chineke kpọlitere Onyenwe anyị n’ọnwụ.+ Ọ ga-ejikwa ike ya+ kpọlite anyị n’ọnwụ.+