18 N’ihi na m weere ya na ahụhụ ndị anyị na-ata n’oge a enweghị ihe ha bụ ma e jiri ha tụnyere ụgwọ ọrụ dị ebube anyị ga-enweta nke Chineke ga-eme ka a hụ.+
11 E kwesịrị ịtụkwasị okwu a obi: N’eziokwu, ọ bụrụ na anyị na ya nwụkọrọ ọnwụ, anyị na ya ga-adịkọkwa ndụ.+12 Ọ bụrụ na anyị ana-atachi obi, anyị na ya ga-abụ eze, na-achịkwa achị.+ Ọ bụrụ na anyị agọnahụ ya, ọ ga-agọnahụkwa anyị.+