Ndị Filipaị 1:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Amaghị m nke m ga-ahọrọ na ha abụọ n’ihi na m chọkwara ka a tọhapụ m ka m gakwuru Kraịst,+ n’ihi na o doro m anya na ọ bụ ya bụ nke ka mma.+
23 Amaghị m nke m ga-ahọrọ na ha abụọ n’ihi na m chọkwara ka a tọhapụ m ka m gakwuru Kraịst,+ n’ihi na o doro m anya na ọ bụ ya bụ nke ka mma.+