Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Levitikọs 19:26
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 26 “‘Unu erila ihe ọ bụla ọbara dị na ya.+

      “‘Unu agbala afa ka unu mata ihe ga-eme n’ọdịnihu. Unu emekwala anwansi.*+

  • Levitikọs 19:31
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 31 “‘Unu agakwurula ndị na-agba afa.+ Unu ajụkwala ndị na-akọ ihe ga-eme n’ọdịnihu ase,+ ka ha ghara ime ka unu bụrụ ndị na-adịghị ọcha. Abụ m Jehova bụ́ Chineke unu.

  • Diuterọnọmi 18:10, 11
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 10 E kwesịghị inwe onye ọ bụla n’ime unu nke na-akpọ nwa ya nwoke ma ọ bụ nwa ya nwaanyị ọkụ iji chụọ àjà,+ onye ọ bụla nke na-agba afa,+ onye ọ bụla nke na-eme anwansi,*+ onye ọ bụla nke na-agba afa ka ọ mata ihe ga-eme n’ọdịnihu,+ dibịa anwansi,+ 11 onye ọ bụla nke na-akọ ndị ọzọ ọgwụ, onye ọ bụla nke na-ajụ onye na-agba afa+ ma ọ bụ onye na-akọ ihe ga-eme n’ọdịnihu+ ase, ma ọ bụ onye ọ bụla nke na-ajụ ndị nwụrụ anwụ ase.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya