Ndị Rom 1:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 N’agbanyeghị na ha ma Chineke, ha etoghị ya otú e kwesịrị ito Chineke, ha ekeleghịkwa ya, kama ha chewere echiche ka ndị na-anaghị aghọta ihe, obi ha nke kpọchiri akpọchi gbakwara ọchịchịrị.+
21 N’agbanyeghị na ha ma Chineke, ha etoghị ya otú e kwesịrị ito Chineke, ha ekeleghịkwa ya, kama ha chewere echiche ka ndị na-anaghị aghọta ihe, obi ha nke kpọchiri akpọchi gbakwara ọchịchịrị.+