1 Ndị Tesalonaịka 4:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 N’ihi na ihe Chineke chọrọ bụ ka unu na-adị nsọ+ ma ghara ịna-akwa iko.*+