Ndị Kọlọsi 3:23, 24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Jirinụ obi* unu niile na ike unu niile na-eme ihe ọ bụla unu na-eme, dị ka ùnu na-emere ya Jehova,*+ ọ bụghị mmadụ. 24 N’ihi na unu ma na ọ bụ Jehova* ga-akwụ unu ụgwọ ọrụ o kwere unu ná nkwa.+ Bụrụnụ ndị ohu Kraịst, bụ́ Nna unu ukwu.
23 Jirinụ obi* unu niile na ike unu niile na-eme ihe ọ bụla unu na-eme, dị ka ùnu na-emere ya Jehova,*+ ọ bụghị mmadụ. 24 N’ihi na unu ma na ọ bụ Jehova* ga-akwụ unu ụgwọ ọrụ o kwere unu ná nkwa.+ Bụrụnụ ndị ohu Kraịst, bụ́ Nna unu ukwu.