Aịzaya 52:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ụkwụ onye si n’elu ugwu ziri ozi ọma na-abịa mara ezigbo mma.+ Onye ahụ na-ekwu na udo adịla.+ Ọ na-ekwu na ihe ka mma abịala. Ọ na-ekwu na a zọpụtala ndị mmadụ. Ọ na-asị ndị bi na Zayọn: “Chineke unu aghọọla Eze!”+ Ndị Rom 10:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Oleekwa otú ha ga-esi kwusaa ma ọ bụrụ na e zigaghị ha?+ Otú ahụ ka e dere ya, sị: “Ụkwụ ndị na-ezi ozi ọma nke ihe dị mma mara ezigbo mma.”+
7 Ụkwụ onye si n’elu ugwu ziri ozi ọma na-abịa mara ezigbo mma.+ Onye ahụ na-ekwu na udo adịla.+ Ọ na-ekwu na ihe ka mma abịala. Ọ na-ekwu na a zọpụtala ndị mmadụ. Ọ na-asị ndị bi na Zayọn: “Chineke unu aghọọla Eze!”+
15 Oleekwa otú ha ga-esi kwusaa ma ọ bụrụ na e zigaghị ha?+ Otú ahụ ka e dere ya, sị: “Ụkwụ ndị na-ezi ozi ọma nke ihe dị mma mara ezigbo mma.”+