Abụ Ọma 110:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 110 Jehova gwara Onyenwe m, sị: “Nọdụ ala n’aka nri m+Ruo mgbe m ga-eme ka ndị iro gị bụrụ ihe i ji agbakwasị ụkwụ.”+ Ọrụ Ndịozi 7:55 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 55 Ma ebe o jupụtara na mmụọ nsọ, o legidere anya n’eluigwe ma hụ ebube Chineke, hụkwa ka Jizọs guzo n’aka nri Chineke.+
110 Jehova gwara Onyenwe m, sị: “Nọdụ ala n’aka nri m+Ruo mgbe m ga-eme ka ndị iro gị bụrụ ihe i ji agbakwasị ụkwụ.”+
55 Ma ebe o jupụtara na mmụọ nsọ, o legidere anya n’eluigwe ma hụ ebube Chineke, hụkwa ka Jizọs guzo n’aka nri Chineke.+