Ọrụ Ndịozi 13:38 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 38 “N’ihi ya, ụmụnna m, ya doo unu anya na ọ bụ naanị Jizọs ka Chineke na-esi n’aka ya agbaghara anyị mmehie. Ọ bụ ihe a ka a na-ekwusara unu.+ Ndị Kọlọsi 1:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 onye e si n’aka ya jiri ihe mgbapụta gbapụta anyị, nke pụtara na a gbagharala anyị mmehie anyị.+ Ndị Kọlọsi 2:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ọ bụkwa eziokwu na unu nwụrụ anwụ n’ihi mmehie unu na-eme, nakwa n’ihi úgwù a na-ebighị unu n’anụ ahụ́, Chineke mere ka unu na Kraịst dịrị ndụ.+ Ọ gbaghaara anyị mmehie anyị niile,+
38 “N’ihi ya, ụmụnna m, ya doo unu anya na ọ bụ naanị Jizọs ka Chineke na-esi n’aka ya agbaghara anyị mmehie. Ọ bụ ihe a ka a na-ekwusara unu.+
13 Ọ bụkwa eziokwu na unu nwụrụ anwụ n’ihi mmehie unu na-eme, nakwa n’ihi úgwù a na-ebighị unu n’anụ ahụ́, Chineke mere ka unu na Kraịst dịrị ndụ.+ Ọ gbaghaara anyị mmehie anyị niile,+