Ọpụpụ 29:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ị ga-esu ebule ahụ niile ọkụ ka ọ kwụọ anwụrụ ọkụ n’ebe ịchụàjà. Ọ bụ àjà na-esi ísì ọma*+ nke a na-esuru Jehova ọkụ. Ọ bụ àjà a na-esu ọkụ nke a na-achụrụ Jehova.
18 Ị ga-esu ebule ahụ niile ọkụ ka ọ kwụọ anwụrụ ọkụ n’ebe ịchụàjà. Ọ bụ àjà na-esi ísì ọma*+ nke a na-esuru Jehova ọkụ. Ọ bụ àjà a na-esu ọkụ nke a na-achụrụ Jehova.