Jọn 10:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Nna m hụrụ m n’anya+ maka na m na-enye ndụ* m+ ka m wee nweta ya ọzọ. Ndị Hibru 2:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ma anyị na-ahụ Jizọs, onye e mere ka ndị mmụọ ozi kara,+ ka e ji ebube na nsọpụrụ chọọ ya mma maka na ọ nwụrụ.+ N’ihi amara Chineke, ọ nwụrụ maka mmadụ niile.+ Ndị Hibru 5:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 N’agbanyeghị na ọ bụ ọkpara, o si n’ahụhụ ọ tara mụta irube isi.+
9 Ma anyị na-ahụ Jizọs, onye e mere ka ndị mmụọ ozi kara,+ ka e ji ebube na nsọpụrụ chọọ ya mma maka na ọ nwụrụ.+ N’ihi amara Chineke, ọ nwụrụ maka mmadụ niile.+