Ndị Galeshia 3:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Kraịst zụtara anyị,+ tọhapụ anyị+ n’ọnụ Iwu ahụ* bụrụ anyị wee bụrụ onye a bụrụ ọnụ kama anyịnwa ga-abụ ndị a bụrụ ọnụ, n’ihi na e dere, sị: “Onye ọ bụla a kwụwara n’osisi bụ onye a bụrụ ọnụ.”+
13 Kraịst zụtara anyị,+ tọhapụ anyị+ n’ọnụ Iwu ahụ* bụrụ anyị wee bụrụ onye a bụrụ ọnụ kama anyịnwa ga-abụ ndị a bụrụ ọnụ, n’ihi na e dere, sị: “Onye ọ bụla a kwụwara n’osisi bụ onye a bụrụ ọnụ.”+