Ndị Hibru 13:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ka anyị si n’aka ya na-achụrụ Chineke àjà otuto mgbe niile,+ ya bụ, okwu ọnụ+ anyị nke na-akọsa aha Chineke n’ihu ọha.+ 1 Pita 2:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 unu ghọrọ nkume dị ndụ. A na-ejikwa mmụọ nsọ arụ unu ka ụlọ,+ ka unu bụrụ ndị nchụàjà dị nsọ, ka mmụọ nsọ duzie unu ịchụ àjà+ Chineke ga-esi n’aka Jizọs Kraịst nabata.+
15 Ka anyị si n’aka ya na-achụrụ Chineke àjà otuto mgbe niile,+ ya bụ, okwu ọnụ+ anyị nke na-akọsa aha Chineke n’ihu ọha.+
5 unu ghọrọ nkume dị ndụ. A na-ejikwa mmụọ nsọ arụ unu ka ụlọ,+ ka unu bụrụ ndị nchụàjà dị nsọ, ka mmụọ nsọ duzie unu ịchụ àjà+ Chineke ga-esi n’aka Jizọs Kraịst nabata.+