2 Timoti 1:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 M na-edetara gịnwa bụ́ Timoti, nwa m hụrụ n’anya,+ akwụkwọ ozi a: Ka Chineke bụ́ Nna nakwa Kraịst Jizọs Onyenwe anyị meere gị amara na ebere, meekwa ka udo dịrị gị.
2 M na-edetara gịnwa bụ́ Timoti, nwa m hụrụ n’anya,+ akwụkwọ ozi a: Ka Chineke bụ́ Nna nakwa Kraịst Jizọs Onyenwe anyị meere gị amara na ebere, meekwa ka udo dịrị gị.