Luk 9:62 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 62 Jizọs sịrị ya: “O nweghị onye jidere aka n’ọ́gụ̀ ma na-ele anya n’ihe ndị dị n’azụ+ nke kwesịrị iketa Alaeze Chineke.”+
62 Jizọs sịrị ya: “O nweghị onye jidere aka n’ọ́gụ̀ ma na-ele anya n’ihe ndị dị n’azụ+ nke kwesịrị iketa Alaeze Chineke.”+