Ndị Hibru 3:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 N’ihi ya, ụmụnna m ndị dị nsọ, ndị so ná ndị a kpọrọ òkù ịga eluigwe,+ cheenụ echiche banyere onyeozi na nnukwu onye nchụàjà, onye anyị na-ekwusa banyere ya, ya bụ, Jizọs.+
3 N’ihi ya, ụmụnna m ndị dị nsọ, ndị so ná ndị a kpọrọ òkù ịga eluigwe,+ cheenụ echiche banyere onyeozi na nnukwu onye nchụàjà, onye anyị na-ekwusa banyere ya, ya bụ, Jizọs.+