Ndị Efesọs 2:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 N’ihi ya, unu abụghịzi ndị mbịarambịa na ndị mba ọzọ,+ kama unu na ndị nsọ bụ ụmụ amaala,+ unu sokwa n’ezinụlọ Chineke.+
19 N’ihi ya, unu abụghịzi ndị mbịarambịa na ndị mba ọzọ,+ kama unu na ndị nsọ bụ ụmụ amaala,+ unu sokwa n’ezinụlọ Chineke.+