1 Ndị Kọrịnt 15:42 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 42 Otú ahụkwa ka ndị a ga-akpọlite n’ọnwụ ga-adị. Ahụ́ onye nwụrụ anwụ na-ere ure, ma ahụ́ onye a kpọlitere n’ọnwụ anaghị ere ure.+ 1 Ndị Kọrịnt 15:49 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 49 Otú ahụ anyị yiri onye ahụ e ji ájá kpụọ+ ka anyị ga-eyikwa onye ahụ si n’eluigwe.+
42 Otú ahụkwa ka ndị a ga-akpọlite n’ọnwụ ga-adị. Ahụ́ onye nwụrụ anwụ na-ere ure, ma ahụ́ onye a kpọlitere n’ọnwụ anaghị ere ure.+