1 Ndị Tesalonaịka 2:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 N’ihi na gịnị bụ olileanya anyị ma ọ bụ ọṅụ anyị ma ọ bụ okpueze aṅụrị anyị n’ihu Onyenwe anyị Jizọs n’oge ọnụnọ ya? Ọ̀ bụ na ọ bụghị unu?+
19 N’ihi na gịnị bụ olileanya anyị ma ọ bụ ọṅụ anyị ma ọ bụ okpueze aṅụrị anyị n’ihu Onyenwe anyị Jizọs n’oge ọnụnọ ya? Ọ̀ bụ na ọ bụghị unu?+