Abụ Ọma 69:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Ka e hichapụ aha ha n’akwụkwọ nke ndụ,*+Ka a gharakwa ide aha ha n’ebe e dere aha ndị ezi omume.+ Luk 10:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ma, unu aṅụrịla ọṅụ maka na ndị mmụọ ọjọọ na-erubere unu isi, kama ṅụrịanụ ọṅụ maka na e deela aha unu n’eluigwe.”+
20 Ma, unu aṅụrịla ọṅụ maka na ndị mmụọ ọjọọ na-erubere unu isi, kama ṅụrịanụ ọṅụ maka na e deela aha unu n’eluigwe.”+