Ndị Efesọs 2:1, 2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 N’ihi mmehie unu, unu dịbu ka ndị nwụrụ anwụ. Ma, Chineke mere ka unu dị ndụ.+ 2 E nwere mgbe unu na-eme otú ụwa a* si eme,+ na-emekwa ihe onye ikuku nke ụwa a dị n’aka chọrọ.+ Ikuku a bụ ụdị echiche*+ nke na-akpa ike ugbu a n’ime ndị nnupụisi.
2 N’ihi mmehie unu, unu dịbu ka ndị nwụrụ anwụ. Ma, Chineke mere ka unu dị ndụ.+ 2 E nwere mgbe unu na-eme otú ụwa a* si eme,+ na-emekwa ihe onye ikuku nke ụwa a dị n’aka chọrọ.+ Ikuku a bụ ụdị echiche*+ nke na-akpa ike ugbu a n’ime ndị nnupụisi.