1 Jọn 3:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 N’eziokwu, ihe a bụ ihe o nyere n’iwu: ka anyị nwee okwukwe n’aha Ọkpara ya bụ́ Jizọs Kraịst+ ma hụ ibe anyị n’anya,+ otú o nyere anyị n’iwu.
23 N’eziokwu, ihe a bụ ihe o nyere n’iwu: ka anyị nwee okwukwe n’aha Ọkpara ya bụ́ Jizọs Kraịst+ ma hụ ibe anyị n’anya,+ otú o nyere anyị n’iwu.