-
1 Ndị Kọrịnt 13:4-7Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
4 Ịhụnanya+ na-enwe ndidi,*+ dịrịkwa obiọma.+ Ọ naghị ekwo ekworo.+ Ọ naghị etu ọnụ, ọ naghịkwa ebuli onwe ya elu.+ 5 Ọ naghị akpa àgwà na-ekwesịghị ekwesị.*+ Ọ naghị achọ ihe ga-abara naanị ya uru.+ A naghị akpasu ya iwe ngwa ngwa.+ Ọ naghị agụkọ ihe ọjọọ e mere ya.+ 6 Ọ naghị aṅụrị ọṅụ n’ihe ọjọọ,+ kama ọ na-eso eziokwu aṅụrị ọṅụ. 7 Ọ na-edi ihe niile,+ na-ekwere ihe niile,+ na-enwe olileanya ihe niile,+ na-atachi obi n’ihe niile.+
-