26 Ụmụnna m, gịnịzi ka unu ga-eme? Mgbe unu zukọtara, otu onye na-eji abụ eto Chineke, onye ọzọ na-akụzi ihe, onye ọzọ na-ekwu ihe Chineke gwara ya, onye ọzọ na-asụ asụsụ ọzọ, onye ọzọ ana-asụgharị ya, na-akọwakwa ya.+ Ka e mee ihe niile otú ọ ga-abara mmadụ niile uru.