Ndị Rom 2:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 N’ihi na Chineke anaghị ele mmadụ anya n’ihu.+ 1 Pita 1:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ọ bụrụkwa na unu na-arịọ Nna anyị arịrịọ, onye na-ekpe onye ọ bụla ikpe maka otú o si kpaa àgwà, onye na-anaghịkwa ele mmadụ anya n’ihu,+ na-akpanụ àgwà otú na-egosi na unu na-atụ egwu Chineke+ n’oge unu bi nwa oge n’ụwa a.
17 Ọ bụrụkwa na unu na-arịọ Nna anyị arịrịọ, onye na-ekpe onye ọ bụla ikpe maka otú o si kpaa àgwà, onye na-anaghịkwa ele mmadụ anya n’ihu,+ na-akpanụ àgwà otú na-egosi na unu na-atụ egwu Chineke+ n’oge unu bi nwa oge n’ụwa a.