Ndị Efesọs 1:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 O dowekwala ihe niile n’okpuru ya,*+ meekwa ya onyeisi nke ihe niile gbasara ọgbakọ ya,+