-
1 Ndị Kọrịnt 9:16, 17Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
16 Ọ bụrụkwa na m na-ezisa ozi ọma, ọ bụghị ihe mere m ga-eji na-anya isi, n’ihi na ọ bụ ihe m kwesịrị ime. N’eziokwu, m ga-ata ahụhụ ma ọ bụrụ na anaghị m ezisa ozi ọma.+ 17 Ọ bụrụ na m ji obi m niile na-ezisa ya, a ga-akwụ m ụgwọ. Ọ bụrụgodị na ọ bụghị ihe m chọrọ ime, m ga-emerịrị ya n’ihi na ọ bụ ọrụ Chineke họpụtara m ka m na-arụ.+
-