-
Ndị Efesọs 3:5, 6Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
5 N’ọgbọ ndị gara aga, Chineke emeghị ka ụmụ mmadụ mara ihe nzuzo a otú o si mee ka ndịozi ya dị nsọ na ndị amụma ya mara ya ugbu a.+ 6 Ihe nzuzo ahụ bụ na ndị mba ọzọ, ndị ha na Kraịst Jizọs dị n’otu, ga-eketa ihe o ketara, sorokwa n’ahụ́ ya.+ Ha ga-enwetakwa otu ihe ahụ Chineke ji maka ozi ọma anyị na-ezisa kwe anyị ná nkwa.
-