Ọrụ Ndịozi 17:1, 2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ha wee na-aga, gafee Amfipọlis na Apọlonịa, bịarute Tesalonaịka,+ bụ́ ebe e nwere ụlọ nzukọ ndị Juu. 2 Pọl wee banye n’ụlọ nzukọ ahụ otú ọ na-emekarị,+ na-enyere ndị nọ ebe ahụ aka ịghọta Akwụkwọ Nsọ ruo ụbọchị izu ike atọ.+
17 Ha wee na-aga, gafee Amfipọlis na Apọlonịa, bịarute Tesalonaịka,+ bụ́ ebe e nwere ụlọ nzukọ ndị Juu. 2 Pọl wee banye n’ụlọ nzukọ ahụ otú ọ na-emekarị,+ na-enyere ndị nọ ebe ahụ aka ịghọta Akwụkwọ Nsọ ruo ụbọchị izu ike atọ.+